![lirikku.id](/inc/logo.png)
Lirik Lagu Flavour n'abania - Doings
By: Admin | Artist: F flavour nabania | Published: 2024-07-07T01:35:03:00+07:00
![Lirik Lagu Flavour n'abania - Doings](https://i0.wp.com/file.laponta.id/img/uploads/lirik-lagu-flavour n'abania---doings.png)
eeh nwanne if it’s a hit aka anyi dia
who no know go know na mehn donye iru n’iga amaa
obodo edelu jim~jim
enwepute cash añaa na~enu
maka na onye na~ekwero ga~ekwee
a nwee gwazie gị na ọ na~eme
nwanne ife na~ebe ka na~ebee
i fugo na doings get levels
ndi agaba (lee lee ~~~ ahaa)
mehn i makwa emee (ahaa)
a babe i makwa eme (ahaa)
guy ijeko oleee (ahaa)
i ma n’ife edele~ede (ahaa)
na ọbụ ife enyele~enye o (ahaa)
na street omеle eme (ahaa)
i fugo na doings gеt level
ebube agụ na~eche nu agu eeee
okilikili ka agba ukwu ose
enyi i ga alaiki anyi ooo
(iga alaiki anyi ooo)
nwanne i makwa ka anyi si kwadoo
you cannot stop a moving train oo
m bunye gi ya i ga alaiki anyi ooo
(i ga alaiki anyi ooo)
the girl si na ma ada anyu~anyu
mana ọ bụ maka n’ọda agba mmili
ilie my money ebele adilia
ana m anụ ifeee
i mana ifu doings i ga~agbakaa
k’ida afụ ụzọ i nara anụ ifee
iyokoo doings get levels ooo
(i fugo na doings get level)
ndi agaba (lee lee abaaa)
mehn i makwa emee (abaa)
a babe i makwa emee (abaa)
guy ijeko oleee (abaa)
i ma n’ife edele~edee (abaa)
no be ife enyele~enye oo (abaa)
na street ọ mele~eme (abaa)
i fugo na doings get level
boys a na~ama aka
open up gosi ya your babe
si ya som na awa~awa
mu na gi ada agba mgba
nwa ọ bialu ije ya ana~ana
edoko buleebu na toscana na akuzi ka carpenter
afụ dimkpa afu ogologo iru ya
na nwoke bute ike
na umu nwa ga afunata isi a
the boys libe ife na ndi egwu ga akpọnata ụbọ
emesia akpọluo ụnọ
na ofe m nwa ga atọnata ụtọ
asi m na ọ ya atọnata ụtọ (ibeee)
jugodi akuku ite
na e nwekwaa levels to this
ekenee kenee chukwu na hustle e mechaa pụta ife
e nwee ife di iche from égbé na égbè
na onye ji egbe na~agba égbé
and onye ji ego febe~ego
onye ji egbe agbawa egbe
guy kilibe doings (eeee)
just negodu doings (eeeee)
udi ife a na~eme na movies (eeee)
fa ncha socha na doings (eeee)
asa i na anwulu na doings
okwa ntụọ ọkpọnwa m zubis
the convoy that we move in
fa ncha socha na doings
the girl si na ma adi anyu~anyu
mana ọ bụ maka n’ọda agba mmili
ilie my money ebele adilia
ana m anụ ifeee
i mana ifu doings i ga~agbakaa
k’ida afụ ụzọ i nara anụ ifee
iyokoo doings get levels ooo
i fugo na doings get levels
kedụ ife i na ata jiri anyi okwu…
i fugo na doings get levels
kedu ife i na ata jiri anyị anyaa
i fugo na doings get levels
nwanne i ga emenwu ife anyi na~emee
i fugo na doings get levels
i mazikwa na~ekelu ọlụ ekee
i fugo na doings get levels
yahaaa
who no know go know
na men donye itu n’iga ama
obodo edelu jim~jim
enwepute cash añaa na~enu
maka na onye na~ekwero ga~ekwee
a nwee gwazie gị na ọ na~eme
nwanne ife na~ebe ka na~ebee
i fu go na doings get levels
ndi agaba
Saksikan Video Lirik Lagu Flavour n'abania - Doings Berikut ini..
Lirik lagu lainnya:
- lirik lagu the calicos - how was i to know?
- lirik lagu young navy - ascending
- lirik lagu kweku darlington - sika aba fie
- lirik lagu marcofromearth - receive something
- lirik lagu 137 (us) - what i found in the dark
- lirik lagu olivier dion - rendez-vous
- lirik lagu killjoy (rus) - никто не нужен (no one is needed)
- lirik lagu hiro - zina
- lirik lagu 137 (us) - the pen
- lirik lagu bunny michael - wanna be your wifey